Ezikiel 30:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụbọchị ga-agba ọchịchịrị na Tihafnihis mgbe m ga-agbaji osisi yok Ijipt n’ebe ahụ.+ A ga-anapụ ya ike ya nke na-ebu ya isi.+ Ígwé ojii ga-ekpuchi ya. A ga-adọrọkwa obodo niile dị na ya n’agha.+
18 Ụbọchị ga-agba ọchịchịrị na Tihafnihis mgbe m ga-agbaji osisi yok Ijipt n’ebe ahụ.+ A ga-anapụ ya ike ya nke na-ebu ya isi.+ Ígwé ojii ga-ekpuchi ya. A ga-adọrọkwa obodo niile dị na ya n’agha.+