Ezikiel 30:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-emesi Fero eze Ijipt ike.+ M ga-agbaji aka ya, ma nke dị ike ma nke a gbajiri agbaji.+ M ga-emekwa ka mma agha o ji n’aka dapụ.+
22 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-emesi Fero eze Ijipt ike.+ M ga-agbaji aka ya, ma nke dị ike ma nke a gbajiri agbaji.+ M ga-emekwa ka mma agha o ji n’aka dapụ.+