Ezikiel 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M mechaa ya ihe a, m ga-achụsasị ndị Ijipt ná mba dị iche iche, chụgakwa ha n’ala dị iche iche.+