Ezikiel 30:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-achụsasị ndị Ijipt ná mba dị iche iche, chụgakwa ha n’ala dị iche iche.+ Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”
26 M ga-achụsasị ndị Ijipt ná mba dị iche iche, chụgakwa ha n’ala dị iche iche.+ Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”