Ezikiel 31:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na o* toro ogologo, elu ya eruo n’eluigwe, ogologo o toro ana-ebukwa ya isi,
10 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na o* toro ogologo, elu ya eruo n’eluigwe, ogologo o toro ana-ebukwa ya isi,