12 Ndị mba ọzọ, bụ́ ndị obi kacha fee azụ ná mba niile, ga-egbutu ya. Ha ga-ahapụkwa ya n’elu ugwu. Akwụkwọ ya ga-adasa na ndagwurugwu niile. A ga-agbajikwa alaka ya, ha adasa n’iyi niile dị n’ụwa.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-esikwa na ndò ya pụọ hapụ ya.