Ezikiel 31:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ya daa, nnụnụ niile ga-abịa biri n’ogwe ya. Anụ ọhịa niile ga-anọkwa n’alaka ya.+