14 Ihe a mechaa, a gaghịzi enwe osisi ọ bụla dị nso na mmiri nke ga-eto ezigbo ogologo ma ọ bụ nke ga-adị elu ruo eluigwe. A gaghịkwa enwe osisi mmiri gbara gburugburu nke ga-etoru eluigwe. A ga-egbu ha niile, ha abanye n’ime ala, ha na ndị mmadụ, ndị na-abanye n’olulu.’