-
Ezikiel 31:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 “‘N’osisi niile dị n’Iden, è nwere nke dị ebube ma dị ukwuu ka gị?+ Ma, a ga-egbutu gị na osisi ndị dị n’Iden, unu abanye n’ime ala. Gị na ndị a na-ebighị úgwù na ndị e ji mma agha gbuo ga-atọgbọ otu ebe. Ihe a bụ ihe ga-eme Fero na ndị agha ya niile.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
-