2 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere Fero eze Ijipt. Sị ya,
‘Mba dị iche iche weere gị ka ọdụm siri ike.
Ma, e gbuola gị.
Ị dịbu ka nnukwu anụ mmiri nọ n’oké osimiri,+ na-eti ụkwụ gị na aka gị n’osimiri gị.
I jikwa ụkwụ gị na-agbarụ mmiri ma na-emebi osimiri.’