Ezikiel 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-ahapụ gị n’elu ala. M ga-atụda gị n’ala. Nnụnụ niile ga-ebi n’elu gị. M ga-emekwa ka anụ ọhịa niile dị n’ụwa rie gị rijuo afọ.+
4 M ga-ahapụ gị n’elu ala. M ga-atụda gị n’ala. Nnụnụ niile ga-ebi n’elu gị. M ga-emekwa ka anụ ọhịa niile dị n’ụwa rie gị rijuo afọ.+