Ezikiel 32:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ‘Mgbe a ga-emenyụ gị ka ọkụ, m ga-ekpuchi eluigwe, meekwa ka kpakpando ndị dị na ya gbaa ọchịchịrị. M ga-eji ígwé ojii kpuchie anyanwụ. Ọnwa agaghịkwa na-enye ìhè.+
7 ‘Mgbe a ga-emenyụ gị ka ọkụ, m ga-ekpuchi eluigwe, meekwa ka kpakpando ndị dị na ya gbaa ọchịchịrị. M ga-eji ígwé ojii kpuchie anyanwụ. Ọnwa agaghịkwa na-enye ìhè.+