-
Ezikiel 32:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 N’ụbọchị ị ga-ada,
M ga-eme ka egwu jide ọtụtụ ndị.
Ndị eze ha ga na-ama jijiji, na-atụ egwu n’ihi gị mgbe m ga-efegharị mma agha m n’ihu ha.
Ha ga na-ama jijiji mgbe niile, onye ọ bụla n’ime ha ga na-atụ ụjọ ọnwụ.’
-