Ezikiel 32:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-eme ka ndị bụ́ dike n’agha, ndị obi kacha fee azụ ná mba dị iche iche,+Jiri mma agha gbuo ndị agha gị niile. Ha ga-ala ihe Ijipt ji anya isi n’iyi, bibiekwa mmadụ niile nọ n’ime ya.+
12 M ga-eme ka ndị bụ́ dike n’agha, ndị obi kacha fee azụ ná mba dị iche iche,+Jiri mma agha gbuo ndị agha gị niile. Ha ga-ala ihe Ijipt ji anya isi n’iyi, bibiekwa mmadụ niile nọ n’ime ya.+