Ezikiel 32:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-ebibi anụ ụlọ ya niile nọ n’akụkụ nnukwu mmiri dị iche iche.+ Ụkwụ mmadụ ma ọ bụ ụkwụ anụ ụlọ agaghịkwa agbarụ mmiri ndị ahụ ọzọ.’+
13 M ga-ebibi anụ ụlọ ya niile nọ n’akụkụ nnukwu mmiri dị iche iche.+ Ụkwụ mmadụ ma ọ bụ ụkwụ anụ ụlọ agaghịkwa agbarụ mmiri ndị ahụ ọzọ.’+