Ezikiel 32:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Nwa nke mmadụ, beere ndị Ijipt ákwá arịrị, kwuokwa na a ga-eme ka ha banye n’ime ala, ha na ndị si ná nnukwu mba dị iche iche, nakwa ndị na-abanye n’olulu.*
18 “Nwa nke mmadụ, beere ndị Ijipt ákwá arịrị, kwuokwa na a ga-eme ka ha banye n’ime ala, ha na ndị si ná nnukwu mba dị iche iche, nakwa ndị na-abanye n’olulu.*