Ezikiel 32:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘Ndị agha kacha bụrụ dike n’agha ga-esi n’ime ime ili* gwa ya na ndị na-enyere ya aka okwu. Ndị Ijipt ga-abanye n’ime ala, dinara ebe ahụ ka ndị e menyere ihere,* ndị e ji mma agha gbuo.
21 “‘Ndị agha kacha bụrụ dike n’agha ga-esi n’ime ime ili* gwa ya na ndị na-enyere ya aka okwu. Ndị Ijipt ga-abanye n’ime ala, dinara ebe ahụ ka ndị e menyere ihere,* ndị e ji mma agha gbuo.