Ezikiel 32:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “‘Ozu ndị obodo Ịlam niile tọgbọ gburugburu ili Ịlam.+ E ji mma agha gbuo ha niile. Ha banyere n’ime ala, bụrụ ndị e menyere ihere.* Mgbe ha dị ndụ, ha mere ka ndị mmadụ na-atụ egwu. Ihere ga-eme ha na ndị na-abanye n’olulu.*
24 “‘Ozu ndị obodo Ịlam niile tọgbọ gburugburu ili Ịlam.+ E ji mma agha gbuo ha niile. Ha banyere n’ime ala, bụrụ ndị e menyere ihere.* Mgbe ha dị ndụ, ha mere ka ndị mmadụ na-atụ egwu. Ihere ga-eme ha na ndị na-abanye n’olulu.*