Ezikiel 32:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘N’ebe ahụ ka Mishek na Tubal+ na ndị ha* niile nọ. Ili ndị mmadụ* gbara ya gburugburu. Ha niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha magbuo, maka na mgbe ha dị ndụ, ha na-emenye ndị mmadụ egwu.
26 “‘N’ebe ahụ ka Mishek na Tubal+ na ndị ha* niile nọ. Ili ndị mmadụ* gbara ya gburugburu. Ha niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha magbuo, maka na mgbe ha dị ndụ, ha na-emenye ndị mmadụ egwu.