27 Ọ̀ bụ na ha na ndị a na-ebighị úgwù bụ́ dike n’agha, ndị ji ngwá agha ha banye n’ili, agaghị edina otu ebe? A ga-edosa mma agha ha n’okpuru isi ha. Mmehie ha ga-adịkwa n’ọkpụkpụ ha, n’ihi na n’oge ndị a bụ́ dike n’agha dị ndụ, ha na-emenye ndị mmadụ egwu.