Ezikiel 32:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “‘N’ebe ahụ ka Ịdọm+ na ndị eze ya na ndị isi ya niile nọ. N’agbanyeghị na ha dị ike, e likọtara ozu ha na ndị e ji mma agha gbuo. Ha na ndị a na-ebighị úgwù+ na ndị na-abanye n’olulu* ga-atọgbọkọ.
29 “‘N’ebe ahụ ka Ịdọm+ na ndị eze ya na ndị isi ya niile nọ. N’agbanyeghị na ha dị ike, e likọtara ozu ha na ndị e ji mma agha gbuo. Ha na ndị a na-ebighị úgwù+ na ndị na-abanye n’olulu* ga-atọgbọkọ.