30 “‘N’ebe ahụ ka ndị isi niile si n’ebe ugwu nọ, ha na ndị Saịdọn niile,+ ndị ha na ndị e gburu egbu nwụkọrọ ọnwụ ihere, n’agbanyeghị na ike ha kpara mere ka ha dị egwu. Ha ga-atọgbọrọ ka ndị a na-ebighị úgwù, ha na ndị e ji mma agha gbuo. Ihere ga-emekwa ha na ndị na-abanye n’olulu.