Ezikiel 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụrụ na mụ asị onye ajọ omume, ‘Onye ajọ omume, ị ga-anwụrịrị,’+ ma, ị gwaghị ya okwu iji dọọ ya aka ná ntị ka ọ gbanwee àgwà ya, ebe ọ bụ onye ajọ omume, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya,+ ma ọbara ya ga-adị n’isi gị. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:8 Ezigbo Ofufe, p. 122
8 Ọ bụrụ na mụ asị onye ajọ omume, ‘Onye ajọ omume, ị ga-anwụrịrị,’+ ma, ị gwaghị ya okwu iji dọọ ya aka ná ntị ka ọ gbanwee àgwà ya, ebe ọ bụ onye ajọ omume, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya,+ ma ọbara ya ga-adị n’isi gị.