Ezikiel 33:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Nwa nke mmadụ, ndị bi n’obodo ndị a lara n’iyi+ na-ekwu banyere ala Izrel, sị, ‘Ebreham bụ naanị otu onye. Ma, o nwetara ala ahụ.+ Ebe anyịnwa dị ọtụtụ, o doro anya na ala ahụ bụ nke anyị.’
24 “Nwa nke mmadụ, ndị bi n’obodo ndị a lara n’iyi+ na-ekwu banyere ala Izrel, sị, ‘Ebreham bụ naanị otu onye. Ma, o nwetara ala ahụ.+ Ebe anyịnwa dị ọtụtụ, o doro anya na ala ahụ bụ nke anyị.’