Ezikiel 34:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha gbasasịrị n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha gbasasịrị ghọọrọ anụ ọhịa niile anụ oriri.