Ezikiel 34:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-esi ná mba dị iche iche kpọkọta ha, sikwa n’ala dị iche iche chịkọta ha ma kpọlata ha n’ala ha. M ga-azụkwa ha n’ugwu ndị dị n’Izrel,+ n’akụkụ iyi dị iche iche, nakwa n’ebe niile ndị mmadụ bi. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:13 Ezigbo Ofufe, p. 105-106
13 M ga-esi ná mba dị iche iche kpọkọta ha, sikwa n’ala dị iche iche chịkọta ha ma kpọlata ha n’ala ha. M ga-azụkwa ha n’ugwu ndị dị n’Izrel,+ n’akụkụ iyi dị iche iche, nakwa n’ebe niile ndị mmadụ bi.