Ezikiel 34:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-azụ ha n’ebe dị mma anụmanụ na-ata ahịhịa. Ha ga na-atakwa ahịhịa n’ugwu ndị dị n’Izrel.+ N’ebe ahụ dị mma ahịhịa juru ka ha ga-amakpu.+ Ha ga-atakwa ahịhịa n’ebe dị ezigbo mma anụmanụ na-ata ahịhịa n’ugwu ndị dị n’Izrel.” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:14 Ezigbo Ofufe, p. 105-106 Lọghachikwute Jehova, p. 5
14 M ga-azụ ha n’ebe dị mma anụmanụ na-ata ahịhịa. Ha ga na-atakwa ahịhịa n’ugwu ndị dị n’Izrel.+ N’ebe ahụ dị mma ahịhịa juru ka ha ga-amakpu.+ Ha ga-atakwa ahịhịa n’ebe dị ezigbo mma anụmanụ na-ata ahịhịa n’ugwu ndị dị n’Izrel.”