Ezikiel 34:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-achọ nke furu efu,+ dughachite nke kpafuru akpafu, kee ọkpụkpụ nke gbajiri agbaji ákwà, meekwa ka nke ike na-adịghị dị ike. Ma, m ga-ala nke buru ibu na nke dị ike n’iyi. M ga-ekpe ha ikpe, taakwa ha ahụhụ kwesịịrị ha.” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:16 Ezigbo Ofufe, p. 107 Lọghachikwute Jehova, p. 5 Ụlọ Nche,3/15/1996, p. 25
16 M ga-achọ nke furu efu,+ dughachite nke kpafuru akpafu, kee ọkpụkpụ nke gbajiri agbaji ákwà, meekwa ka nke ike na-adịghị dị ike. Ma, m ga-ala nke buru ibu na nke dị ike n’iyi. M ga-ekpe ha ikpe, taakwa ha ahụhụ kwesịịrị ha.”