Ezikiel 34:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Ma ununwa bụ́ atụrụ m, mụnwa bụ́ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova kwuru, sị: “M na-aga ikpere otu atụrụ na ibe ya ikpe, kpeekwara ebule na mkpi.+
17 “‘Ma ununwa bụ́ atụrụ m, mụnwa bụ́ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova kwuru, sị: “M na-aga ikpere otu atụrụ na ibe ya ikpe, kpeekwara ebule na mkpi.+