Ezikiel 34:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mụnwa, bụ́ Jehova, ga-abụ Chineke ha.+ Devid ohu m ga-abụkwa onyeisi ha.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.
24 Mụnwa, bụ́ Jehova, ga-abụ Chineke ha.+ Devid ohu m ga-abụkwa onyeisi ha.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.