Ezikiel 34:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ M ga-emekwa ka anụ ọhịa ọjọọ gharazie ịdị n’ala ha.+ Ihe a ga-eme ka obi na-eru ha ala n’ala ịkpa ha bi, ha ana-ehikwa ụra n’oké ọhịa.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:25 Ezigbo Ofufe, p. 90-91, 109-111
25 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ M ga-emekwa ka anụ ọhịa ọjọọ gharazie ịdị n’ala ha.+ Ihe a ga-eme ka obi na-eru ha ala n’ala ịkpa ha bi, ha ana-ehikwa ụra n’oké ọhịa.+