Ezikiel 34:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Osisi ndị dị n’ọhịa ga-amị mkpụrụ. Ala ga na-eme nri.+ Obi ga-erukwa ndị m ala n’obodo ha. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova mgbe m gbajiri osisi yok+ ha ma napụta ha n’aka ndị ji ha mere ohu. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:27 Ụlọ Nche,1/1/1993, p. 20
27 Osisi ndị dị n’ọhịa ga-amị mkpụrụ. Ala ga na-eme nri.+ Obi ga-erukwa ndị m ala n’obodo ha. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova mgbe m gbajiri osisi yok+ ha ma napụta ha n’aka ndị ji ha mere ohu.