Ezikiel 34:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha agaghịzi abụrụ mba dị iche iche anụ oriri. Anụ ọhịa agaghịzi na-adọri ha. Obi ga-eru ha ala n’ebe ha bi. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.+
28 Ha agaghịzi abụrụ mba dị iche iche anụ oriri. Anụ ọhịa agaghịzi na-adọri ha. Obi ga-eru ha ala n’ebe ha bi. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.+