Ezikiel 34:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 ‘Ha ga-amarakwa na mụnwa, bụ́ Jehova Chineke ha, nọnyeere ha, nakwa na hanwa, bụ́ ndị Izrel, bụ ndị m.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’
30 ‘Ha ga-amarakwa na mụnwa, bụ́ Jehova Chineke ha, nọnyeere ha, nakwa na hanwa, bụ́ ndị Izrel, bụ ndị m.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’