Ezikiel 35:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Sị ya, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ala Sia bụ́ ugwu ugwu, m ga-eme gị ihe. M ga-eweli aka m mee gị ihe, meekwa ka ị tọgbọrọ nnọọ chakoo.+
3 Sị ya, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ala Sia bụ́ ugwu ugwu, m ga-eme gị ihe. M ga-eweli aka m mee gị ihe, meekwa ka ị tọgbọrọ nnọọ chakoo.+