Ezikiel 36:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ndị iro unu kwuru gbasara unu, sị, ‘Ntọọ! Ọ bụ anyị nwezi ebe ndị dị elu dị kemgbe oge ochie.’”’+
2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ndị iro unu kwuru gbasara unu, sị, ‘Ntọọ! Ọ bụ anyị nwezi ebe ndị dị elu dị kemgbe oge ochie.’”’+