Ezikiel 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ununwa bụ́ ugwu niile dị n’Izrel, a ga-enwe osisi ndị ga-awa ọtụtụ alaka n’elu unu, ha ga-amịkwa mkpụrụ ndị Izrel bụ́ ndị m ga-ata,+ n’ihi na ọ gaghị ete aka ha alọta.
8 Ma, ununwa bụ́ ugwu niile dị n’Izrel, a ga-enwe osisi ndị ga-awa ọtụtụ alaka n’elu unu, ha ga-amịkwa mkpụrụ ndị Izrel bụ́ ndị m ga-ata,+ n’ihi na ọ gaghị ete aka ha alọta.