Ezikiel 36:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Nwa nke mmadụ, mgbe ndị Izrel bi n’ala ha, ha ji àgwà ha na omume ha merụọ ya.+ N’anya m, ihe ndị ha nọ na-eme mere ka ha ghara ịdị ọcha otú ahụ nwaanyị nọ ná nsọ ya na-adịghị ọcha.+
17 “Nwa nke mmadụ, mgbe ndị Izrel bi n’ala ha, ha ji àgwà ha na omume ha merụọ ya.+ N’anya m, ihe ndị ha nọ na-eme mere ka ha ghara ịdị ọcha otú ahụ nwaanyị nọ ná nsọ ya na-adịghị ọcha.+