Ezikiel 36:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma mgbe ha batara ná mba dị iche iche, ndị mmadụ nọ na-emebi aha nsọ m,+ n’ihi na ha na-ekwu banyere ndị m, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, mana ha ebighịzi n’ala ya.’
20 Ma mgbe ha batara ná mba dị iche iche, ndị mmadụ nọ na-emebi aha nsọ m,+ n’ihi na ha na-ekwu banyere ndị m, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, mana ha ebighịzi n’ala ya.’