Ezikiel 36:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “N’ihi ya, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ndị Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eji mee ihe m ga-eme. Kama, ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu mebiri ná mba dị iche iche unu nọ.”’+
22 “N’ihi ya, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ndị Izrel, ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eji mee ihe m ga-eme. Kama, ọ bụ n’ihi aha nsọ m nke unu mebiri ná mba dị iche iche unu nọ.”’+