23 ‘M ga-eme ka mmadụ niile mara na aha m nke dị ebube dị nsọ,+ ọ bụ eziokwu na unu mere ka mba dị iche iche mebie ya. Mgbe m ga-eji unu mee ka mba niile mara na m dị nsọ, ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.