Ezikiel 36:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 M ga-esi ná mba ndị ahụ kpọpụta unu, sikwa n’ala niile kpọkọta unu, kpọlatakwa unu n’ala unu.+