Ezikiel 36:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha. Unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ ihe niile mere ka unu ghara ịdị ọcha,+ wepụchaakwa arụsị niile na-asọ oyi unu na-efe.+
25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha. Unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ ihe niile mere ka unu ghara ịdị ọcha,+ wepụchaakwa arụsị niile na-asọ oyi unu na-efe.+