Ezikiel 36:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Unu ga-ebi n’ala ahụ m nyere nna nna unu hà. Unu ga-abụkwa ndị m, mụnwa abụrụ Chineke unu.’+