Ezikiel 36:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’oge ahụ, unu ga-echeta ihe ọjọọ unu nọ na-eme nakwa omume unu na-adịghị mma. Onwe unu ga na-asọkwa unu oyi n’ihi mmehie unu nakwa n’ihi arụ niile unu kpara.+
31 N’oge ahụ, unu ga-echeta ihe ọjọọ unu nọ na-eme nakwa omume unu na-adịghị mma. Onwe unu ga na-asọkwa unu oyi n’ihi mmehie unu nakwa n’ihi arụ niile unu kpara.+