Ezikiel 36:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘N’ụbọchị m ga-asachapụ mmehie unu niile, m ga-eme ka unu biri n’obodo unu.+ A ga-arụghachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+
33 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘N’ụbọchị m ga-asachapụ mmehie unu niile, m ga-eme ka unu biri n’obodo unu.+ A ga-arụghachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+