Ezikiel 36:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ndị mmadụ ga-asịkwa: “Ala nke tọgbọbu nkịtị dịzi ka ogige Iden.+ Obodo ndị ahụ bụ́bu ikpo nkume, ndị tọgbọkwa nkịtị, ndị a kụturu ụlọ ndị dị na ha akụtu, bụzi ebe a rụsiri ike. Ndị mmadụ ebirikwala na ha.”+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:35 Ezigbo Ofufe, p. 109-110 Ezi Udo, p. 97
35 Ndị mmadụ ga-asịkwa: “Ala nke tọgbọbu nkịtị dịzi ka ogige Iden.+ Obodo ndị ahụ bụ́bu ikpo nkume, ndị tọgbọkwa nkịtị, ndị a kụturu ụlọ ndị dị na ha akụtu, bụzi ebe a rụsiri ike. Ndị mmadụ ebirikwala na ha.”+