Ezikiel 36:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 M ga-emekwa ka ha dị ka ìgwè ndị dị nsọ, dịkwa ka ìgwè ewu na atụrụ na-adị na Jeruselem* n’oge ememme.+ Ndị mmadụ ga-eju ebe niile n’obodo ndị bụ́bu ikpo nkume.+ Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”
38 M ga-emekwa ka ha dị ka ìgwè ndị dị nsọ, dịkwa ka ìgwè ewu na atụrụ na-adị na Jeruselem* n’oge ememme.+ Ndị mmadụ ga-eju ebe niile n’obodo ndị bụ́bu ikpo nkume.+ Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”