-
Ezikiel 37:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 M ga-eme ka unu nwee akwara, meekwa ka unu nwee anụ ahụ́. M ga-eji akpụkpọ ahụ́ kpuchie unu, meekwa ka ume ndụ baa n’ime unu. Unu ga-adịkwa ndụ ọzọ. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.”’”
-