-
Ezikiel 37:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 M buziri amụma otú a gwara m mee. Ozugbo m buchara amụma, m nụwara mkpọtụ ọkpụkpụ ndị na-akụkọta n’ibe ha. Ọkpụkpụ ndị ahụ bidoro ijikọta onwe ha ọnụ, otu ọkpụkpụ na ọkpụkpụ ibe ya.
-